Blossom Chukwujekwu bụ onye ome ihe nkiri nke Naịjirịa, onye mere ihe ngosi ọkachamara izizi ya n'afọ 2009. Na 2015, o meriri ihe nrite onye na-akwado ihe nkiri kacha mma na Africa Magic Viewers Choice Awards .
Developed by StudentB